Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 90:4 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 90:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Puku afọ dị nʼanya gị dịka otu ụbọchị; ha dịka ụnyaahụ gafere agafe maọbụ ka otu awa nke anyasị.

ABÙ ỌMA 90:4 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na nnù arọ abua na ọgu iri n'anya-Gi Di ka nnyahuru mb͕e ọ nāga, Na dika otù nche n'abali.