ABÙ ỌMA 88:7 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 88:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Oke iwe gị na-anyịgide m nke ukwuu; i jirila ebili mmiri gị niile kpuchigide m. Sela
Kesaa
ABÙ ỌMA 88 BIUABÙ ỌMA 88:7 IGBOB (Bible Nso)
Ọnuma-Gi akwagidewom, I werewo kwa ebili-miri-Gi nile wedam n'ala. Selah
Kesaa
ABÙ ỌMA 88 IGBOB