ABÙ ỌMA 88:13 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 88:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ONYENWE ANYị m, ọ bụ gị ka m na-akpọku. Ụtụtụ niile ka ekpere m ga na-abịa nʼebe ị nọ.
Kesaa
ABÙ ỌMA 88 BIUABÙ ỌMA 88:13 IGBOB (Bible Nso)
Ma mu onwem, ọ bu Gi ka m'tikuworo, Jehova, Ọ bu kwa n'ututu ka ekperem gēje izute Gi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 88 IGBOB