ABÙ ỌMA 88:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 88:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ONYENWE ANYị, Chineke onye na-azọpụta m, nʼehihie na abalị ka m na-eti mkpu akwa nʼihu gị.
Kesaa
ABÙ ỌMA 88 BIUABÙ ỌMA 88:1 IGBOB (Bible Nso)
Jehova, Chineke nke nzọputam, N'ehihie ka m'tiworo nkpu, n'abali kwa, n'iru Gi
Kesaa
ABÙ ỌMA 88 IGBOB