ABÙ ỌMA 86:6-7 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 86:6-7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ONYENWE ANYị, nụrụ ekpere m; gekwaa ntị nʼakwa arịrịọ m maka ebere. Nʼụbọchị nsogbu m, aga m akpọku gị, nʼihi na ị ga-aza m.
Kesaa
ABÙ ỌMA 86 BIUABÙ ỌMA 86:6-7 IGBOB (Bible Nso)
Jehova, ge nti n'ekperem; Ṅa kwa nti n'olu arirọ-amaram nile. N'ubọchi nkpàm m'gākpọku Gi; N'ihi na I gāzam.
Kesaa
ABÙ ỌMA 86 IGBOB