Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 86:12 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 86:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Aga m eji obi m niile too gị, O Onyenwe anyị, na Chineke m; aga m ebulikwa aha gị elu ruo mgbe niile ebighị ebi.

ABÙ ỌMA 86:12 IGBOB (Bible Nso)

M'gēji obim nile kele Gi, Onye-nwe-ayi, Chineke; M'gāsọpuru kwa aha-Gi rue mb͕e ebighi-ebi.