Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 82:6 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 82:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Asịrị m, ‘Unu bụ “chi,” unu niile bụ ụmụ ndị ikom nke Onye kachasị ihe niile elu.’

ABÙ ỌMA 82:6 IGBOB (Bible Nso)

Mu onwem siri, Chi ka unu bu, Ọ bu kwa umu nke Onye kachasi ihe nile elu ka unu bu.