Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 82:3 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 82:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Kperenụ ndị na-adịghị ike na ndị na-enweghị nna ikpe ziri ezi; hụnụ na ndị ogbenye na ndị a na-emegbu nwetara ihe ruuru ha.

ABÙ ỌMA 82:3 IGBOB (Bible Nso)

Kpenu onye nēnweghi ike na nwa-nb͕ei ikpe ziri ezi: Guanu onye ewedara n'ala na onye nọ na nkpà n'onye ezi omume.