ABÙ ỌMA 81:9-10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 81:9-10 IGBOB (Bible Nso)
Ọ dighi chi ala ọzọ gādi nime gi; I gaghi-akpọ kwa isi ala nye chi mba ọzọ. Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-gi, Nke nēme ka i si n'ala Ijipt rigoputa: Meghe ọnu-gi ka ọ sa mbara, M'gēmeju kwa ya.
Kesaa
ABÙ ỌMA 81 IGBOBABÙ ỌMA 81:9-10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu agaghị enwe chi ndị mba ọzọ nʼetiti unu; unu agaghị akpọkwa isiala nye chi si ala ọzọ. Abụ m ONYENWE ANYị Chineke unu, onye kpọpụtara unu site nʼala Ijipt. Meghe ọnụ unu ka ọ saa mbara, aga m emeju ya.
Kesaa
ABÙ ỌMA 81 BIU