ABÙ ỌMA 81:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 81:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ewezugala m ibu arọ site nʼubu ha; aka ha abụọ nwere onwe ha site nʼịrụ ọrụ.
Kesaa
ABÙ ỌMA 81 BIUABÙ ỌMA 81:6 IGBOB (Bible Nso)
Ewezugaram ubu-ya n'ibu: Ọbu-aka-ya abua nēsi n'abọ gabiga.
Kesaa
ABÙ ỌMA 81 IGBOB