Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 79:9 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 79:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nyere anyị aka, O Chineke, Onye Nzọpụta anyị, nʼihi ebube nke aha gị; napụta anyị, gbaghara mmehie anyị niile nʼihi aha gị.

ABÙ ỌMA 79:9 IGBOB (Bible Nso)

Yere ayi aka, Chineke nke nzọputa-ayi, n'ihi nsọpuru aha-Gi: Naputa kwa ayi, kpuchi kwa nmehie-ayi, n'ihi aha-Gi.