Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 79:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 79:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Atala anyị ahụhụ mmehie nke nna nna anyị mere; ka ebere gị bịa ngwangwa zute anyị, nʼihi na anyị nọ nʼọnọdụ oke mkpa.

ABÙ ỌMA 79:8 IGBOB (Bible Nso)

Echetala ajọ omume nile nke ndi-mbu-ayi imegide ayi: Kwe ka obi-ebere-Gi nile me ngwa izute ayi: N'ihi na ayi enweghi ike ma-ọli.