ABÙ ỌMA 79:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 79:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, anyị bụ ndị gị, ụmụ igwe atụrụ gị ga-eto gị ruo mgbe niile ebighị ebi; anyị ga na-ekwupụta otuto gị, site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.
Kesaa
ABÙ ỌMA 79 BIUABÙ ỌMA 79:13 IGBOB (Bible Nso)
Ayi onwe-ayi, bú ndi-Gi na ìgwè aturu nke ọzùzù-anu-gi, Gēkele Gi rue mb͕e ebighi-ebi; Ọb͕ọ nile ka ayi gākọrọ akukọ otuto-Gi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 79 IGBOB