Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 78:7 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 78:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ, ha ga-atụkwasị Chineke obi ha, ma ghara ichefu ọrụ ya niile dị iche iche. Ha ga-edebekwa iwu ya niile.

ABÙ ỌMA 78:7 IGBOB (Bible Nso)

Ka ha we tukwasi obi-ha na Chineke, Ghara ichezọ omume nile nke Chineke, Ma debe ihe nile O nyere n'iwu