Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 78:6 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 78:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

ka ọgbọ na-eso ha nwee ike mụta ya, ọ bụladị ọgbọ nke a ka amụbeghị, ndị nke ga-agwakwa ha ụmụ ha.

ABÙ ỌMA 78:6 IGBOB (Bible Nso)

Ka ọb͕ọ nke gādi n'iru we mara, bú umu agāmu; Ha gēbili, we kọro umu-ha akukọ ahu