Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 76:12 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 76:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ na-eweda ndị na-achị achị nʼala; ndị eze niile nke ụwa na-atụ ya egwu.

ABÙ ỌMA 76:12 IGBOB (Bible Nso)

Ọ nēb͕ochi mọ ndi-ndú: Ọ bu onye anātu egwu n'ebe ndi-eze uwa nọ.