ABÙ ỌMA 76:11 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 76:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kwenụ ONYENWE ANYị Chineke nkwa ma mezuokwa ha; ka ndị ala niile bụ agbataobi unu wetara onye ahụ e kwesiri ịtụ egwu onyinye dị iche iche.
Kesaa
ABÙ ỌMA 76 BIUABÙ ỌMA 76:11 IGBOB (Bible Nso)
Kwenu nkwa, kwughachi kwa Jehova, bú Chineke-unu: Ka ndi nile ndi nọ Ya buruburu bukue onye ahu di egwu abu.
Kesaa
ABÙ ỌMA 76 IGBOB