Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 75:1 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 75:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Anyị na-eto gị, O Chineke. Anyị na-eto gị, nʼihi na aha gị dị nso. Ndị mmadụ na-ekwu banyere ọrụ ebube gị dị iche iche.

ABÙ ỌMA 75:1 IGBOB (Bible Nso)

Ayi ekelewo Gi, Chineke; Ayi ekelewo ekele, aha-Gi di kwa nso: Ha akọwọ akukọ bayere oké ọlu-Gi nile.