Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 74:17 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 74:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụ gị kewapụtara oke ala niile nke ụwa. Ọ bụ gị mere ka ọkọchị na udu mmiri dị.

ABÙ ỌMA 74:17 IGBOB (Bible Nso)

Gi onwe-gi emewo ka ókè-ala nile nke uwa guzo ọtọ: Mb͕e okpom-ọku na mb͕e oyi, Gi onwe-gi akpuwo ha.