Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 74:16 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 74:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ehihie na abalị bụ nke gị. I mere ka anyanwụ na ọnwa guzosie ike.

ABÙ ỌMA 74:16 IGBOB (Bible Nso)

Gi nwe ehihie, ọzọ kwa, Gi nwe abali: Gi onwe-gi edoziwo ihe nēnye ìhè na anyanwu.