ABÙ ỌMA 73:23-24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 73:23-24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ana m anọnyere gị mgbe niile; ị na-ejide m nʼaka nri m. Ị na-eji ndụmọdụ gị na-edu m, ma emesịa, ị ga-anabata m nʼebube gị.
Kesaa
ABÙ ỌMA 73 BIUABÙ ỌMA 73:23-24 IGBOB (Bible Nso)
Ma mu onwem nọ n'aka-Gi mb͕e nile: I jidewo aka-nrim. I gēji ndum-ọdu-Gi nēdum, Emesia I gēji kwa nsọpuru naram.
Kesaa
ABÙ ỌMA 73 IGBOB