Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 72:18 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 72:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Otuto dịrị ONYENWE ANYị Chineke, Chineke nke Izrel, onye naanị ya na-arụ ọrụ ebube dị iche iche.

ABÙ ỌMA 72:18 IGBOB (Bible Nso)

Onye agọziri agọzi ka Jehova, bú Chineke, bu, bú Chineke nke Israel, Onye nání Ya nālu oké ọlu di iche iche