ABÙ ỌMA 72:12 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 72:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ọ ga-azọpụta ndị nọ na mkpa mgbe ha kpọkuru ya. Ọ ga-azọpụtakwa ndị ogbenye na-enweghị onye ga-enyere ha aka.
Kesaa
ABÙ ỌMA 72 BIUABÙ ỌMA 72:12 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na ọ gānaputa ob͕eye mb͕e o nētiku ya; Ọ gānaputa kwa onye ewedara n'ala mb͕e ọ dighi onye nēyere ya aka.
Kesaa
ABÙ ỌMA 72 IGBOB