ABÙ ỌMA 71:5 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 71:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na gị onwe gị bụrịị olileanya m, Onyenwe m ONYENWE ANYị, ntụkwasị obi m site na mgbe m bụ nwantakịrị.
Kesaa
ABÙ ỌMA 71 BIUABÙ ỌMA 71:5 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na Gi onwe-gi bu olile-anyam, Onye-nwe-ayi Jehova: Gi bu ntukwasi-obim site na nwata.
Kesaa
ABÙ ỌMA 71 IGBOB