Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 71:3 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 71:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ghọọrọ m oke nkume nke ebe mgbaba, ebe m nwere ike ịgbaba mgbe ọbụla; nye iwu maka nzọpụta m, nʼihi na ị bụ oke nkume m na ebe m e wusiri ike.

ABÙ ỌMA 71:3 IGBOB (Bible Nso)

Ghọrọm oké nkume nke ebe-obibi, nke m'gābà nime ya mb͕e nile I nyewo iwu izọputam; N'ihi na nkumem di elu na ebem ewusiri ike ka I bu.