Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 71:15 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 71:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọnụ m ga-ekwu banyere ezi omume gị na nzọpụta gị ogologo ụbọchị niile, ọ bụ ezie na-amaghị m ọtụtụ ya.

ABÙ ỌMA 71:15 IGBOB (Bible Nso)

Ọnum gākọ akukọ bayere ezi omume-Gi, Ogologo ubọchi nile ka ọ gākọ akukọ bayere nzọputa-Gi; N'ihi na amaghm ọnu-ọgugu nile ha.