Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 70:4 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 70:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ka ndị niile na-achọ gị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nʼime gị, ka ndị ahụ hụrụ nzọpụta gị nʼanya na-ekwu mgbe niile, “ONYENWE ANYị dị ukwuu.”

ABÙ ỌMA 70:4 IGBOB (Bible Nso)

Ka obi tọ ndi nile nke nāchọ Gi utọ, ka ha ṅuri kwa ọṅu nime Gi; E, ka ndi nāhu nzọputa-Gi n'anya nāsi mb͕e nile, Ka Chineke di uku.