Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 70:1 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 70:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O Chineke, gbata ọsọ bịa zọpụta m, O ONYENWE ANYị, bịa ngwangwa inyere m aka.

ABÙ ỌMA 70:1 IGBOB (Bible Nso)

Chineke, bia ọsọsọ inaputam; Jehova, bia ọsọsọ iyerem aka.