ABÙ ỌMA 69:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 69:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ONYENWE ANYị, ana m akpọku gị nʼekpere, nʼoge ihuọma gị; na oke ịhụnanya gị, O Chineke m, zaa m nʼeziokwu nke nzọpụta gị.
Kesaa
ABÙ ỌMA 69 BIUABÙ ỌMA 69:13 IGBOB (Bible Nso)
Ma mu onwem, anamekpere Gi ekpere, Jehova, na mb͕e ọ nātọ Gi utọ: Chineke, n'iba-uba nke ebere-Gi, Zam n'ezi-okwu nke nzọputa-Gi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 69 IGBOB