Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 66:3 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 66:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Gwa Chineke okwu sị ya, “Lee ka ọrụ gị niile si dị oke egwu! Ike gị dị nnọọ ukwu, ya mere ndị iro gị, na-ada nʼihu gị nʼihi ụjọ.

ABÙ ỌMA 66:3 IGBOB (Bible Nso)

Sinu Chineke, Le ka ọlu-Gi nile si di oké egwu! N'uba nke ike-Gi ndi-iro-Gi gērube isi aghugho n'okpuru Gi.