Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 66:16 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 66:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Bịanụ nụrụ, unu niile na-atụ egwu Chineke; ka m kọọrọ unu ihe o meere m.

ABÙ ỌMA 66:16 IGBOB (Bible Nso)

Bianu, nuru, unu nile ndi nātu egwu Chineke, M'gākọ kwa akukọ bayere ihe O meworo nkpuru-obim.