ABÙ ỌMA 66:10 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 66:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ọ bụ gị, O Chineke, nwara anyị; ị nụchara anyị dịka ọlaọcha.
Kesaa
ABÙ ỌMA 66 BIUABÙ ỌMA 66:10 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na I nwawo ayi, Chineke: I nuchawo ayi, dika esi anucha ọla-ọcha.
Kesaa
ABÙ ỌMA 66 IGBOB