ABÙ ỌMA 66:1-2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 66:1-2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụwa niile, jirinụ ọṅụ tikuo Chineke! Bụọ abụ banyere ebube aha ya; meenụ ka otuto ya bụrụ ihe dị ebube!
Kesaa
ABÙ ỌMA 66 BIUABÙ ỌMA 66:1-2 IGBOB (Bible Nso)
Tikusienu Chineke nkpu ọǹù ike, uwa nile: Bùanu nsọpuru aha-Ya n'abù ọma: Menu ka otuto-Ya di nsọpuru.
Kesaa
ABÙ ỌMA 66 IGBOB