ABÙ ỌMA 65:5 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 65:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Chineke, Onye nzọpụta anyị, i ji ọrụ ezi omume dị oke egwu na-aza anyị, ị bụ olileanya ndị niile bi na nsọtụ nke ụwa, na osimiri niile dị ebe dị anya
Kesaa
ABÙ ỌMA 65 BIUABÙ ỌMA 65:5 IGBOB (Bible Nso)
Ihe di egwu ka I nēji za ayi n'ezi omume, Chineke nke nzọputa-ayi; Gi Onye bu ihe-ntukwasi-obi nke nsọtu nile nke uwa, Na nke oké osimiri, bú ebe di iche iche di anya
Kesaa
ABÙ ỌMA 65 IGBOB