Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 65:11 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 65:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ị na-eji owuwe ihe ubi bara ụba kpukwasị afọ ọbụla dịka okpueze, ụgbọ na-ebu ihe owuwe ubi na-ejubiga oke.

ABÙ ỌMA 65:11 IGBOB (Bible Nso)

I kpubewo arọ nke ezi ihe-Gi okpu-eze; Uzọ-Gi nile nātasasi kwa abuba.