ABÙ ỌMA 63:7-8 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 63:7-8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ị bụ onye inyeaka m, ana m abụ abụ nʼokpuru ndo nke nku gị. Mkpụrụobi m na-arapara gị nʼahụ; aka nri gị na-ejigide m.
Kesaa
ABÙ ỌMA 63 BIUABÙ ỌMA 63:7-8 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na I buworom iye-aka, Ọ bu kwa n'okpuru ǹdò nke nkù-Gi abua ka m'nēti nkpu ọṅù. Nkpuru-obim nārapara Gi n'aru n'iso Gi n'azu: Mu ka aka-nri-gi jideworo.
Kesaa
ABÙ ỌMA 63 IGBOB