ABÙ ỌMA 63:6 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 63:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼelu ihe ndina m, ana m echeta gị, ana m atụgharị uche nʼihe banyere gị, ogologo abalị niile.
Kesaa
ABÙ ỌMA 63 BIUABÙ ỌMA 63:6 IGBOB (Bible Nso)
Ọ buru na echetam I n'elu utem, Nime nche-abali nile ka m'nātughari uchem na Gi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 63 IGBOB