Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 63:2 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 63:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ahụla m gị nʼụlọnsọ gị, hụkwa ike gị na ebube gị.

ABÙ ỌMA 63:2 IGBOB (Bible Nso)

Otú a ka m'lekwasiworo Gi anya n'ebe nsọ gi, Ihu ike-Gi na nsọpuru-Gi.