Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 62:3 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 62:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ruo ole mgbe ka unu ga-anọgide na-ebuso agha megide nwoke a? Unu niile, unu chọrọ ịkwatu ya, ebe ọ bụ naanị mgbidi na-ada ada, mgbidi na-esighị ike e ji osisi wuo?

ABÙ ỌMA 62:3 IGBOB (Bible Nso)

Rùe ole mb͕e ka unu ganāwagide madu? Unu nētipia ya, unu nile, Dika mb͕idi ruru eruru, dika ogige nke anēnuda enuda.