Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 62:2 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 62:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Naanị ya bụ oke nkume m na nzọpụta m; ọ bụ ebe mgbaba m e wusiri ike, agaghị m ama jijiji nʼọnọdụ m.

ABÙ ỌMA 62:2 IGBOB (Bible Nso)

Nání Ya onwe-ya bu oké nkumem na nzọputam: Ọ bu ulo-elum; agaghi-ewezugam n'ọnọdum ri nne.