Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 61:4 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 61:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ na-agụ m ibi nʼụlọ ikwu gị ruo mgbe ebighị ebi, ka m gbaba, zere ndụ nʼokpuru nku gị abụọ. Sela

ABÙ ỌMA 61:4 IGBOB (Bible Nso)

Ka m'nọ dika ọbìa n'ulo-ikwū-Gi rue mb͕e nile ebighi-ebi: M'gāb͕abà n'ebe-nzuzo nke nkù-Gi abua. Selah