Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 61:3 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 61:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na ị bụrịị ebe mgbaba m, na ụlọ ahụ dịkarịrị elu, sie ike imegide onye iro ahụ.

ABÙ ỌMA 61:3 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na I buworom ebe-nb͕abà, Ulo-elu di ike ipu n'iru onye-iro.