Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 61:1-2 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 61:1-2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nụrụ akwa m, O Chineke, gee ntị nʼekpere m. Ana m akpọku gị site na nsọtụ nke ụwa, ana m akpọku gị mgbe obi m na-ada mba; duru m gaa nʼoke nkume ahụ nke karịrị m elu.

ABÙ ỌMA 61:1-2 IGBOB (Bible Nso)

Chineke, nuru olu iti-nkpum; Ṅa nti ekperem. M'nēsi na nsọtu uwa kpọkue Gi, mb͕e, obim nādighi ike: Rue n'oké nkume nke kam elu ka I gēdurum je.