Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 60:11 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 60:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nyere anyị aka ka anyị pụọ nʼaka ndị iro, nʼihi na inyeaka mmadụ bụ ihe efu.

ABÙ ỌMA 60:11 IGBOB (Bible Nso)

Yere ayi aka ka ayi pua n'aka onye-nkpab͕u: N'ihi na ihe-efu ka nzọputa madu bu.