Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 58:11 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 58:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-ekwu sị, “Nʼezie, a na-akwụghachi ndị ezi omume ụgwọ; nʼezie, e nwere Chineke onye na-ekpe ụwa ikpe.”

ABÙ ỌMA 58:11 IGBOB (Bible Nso)

Madu gāsi kwa, N'ezie nkpuru diri onye ezi omume: N'ezie Chineke di Nke nēkpe ikpe n'uwa.