ABÙ ỌMA 56:7 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 56:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi ajọ omume ha, ekwekwala ka ha gbapụ; o Chineke, nʼime iwe gị, wedaa mba ndị a niile dị iche iche nʼala.
Kesaa
ABÙ ỌMA 56 BIUABÙ ỌMA 56:7 IGBOB (Bible Nso)
Ọ̀ bu n'ihi ajọ ihe ka ha nāb͕apu? N'iwu-Gi me ka ndi nile di iche iche rida, Chineke.
Kesaa
ABÙ ỌMA 56 IGBOB