Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 55:18 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 55:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ na-agbapụta m, mee ka m ghara imerụ ahụ, site nʼagha niile e busoro m, nʼagbanyeghị nʼọtụtụ biliri megide m.

ABÙ ỌMA 55:18 IGBOB (Bible Nso)

Ọ b͕aputawo nkpuru-obim me ka ọ ba n'udo, ka ha ghara ibiarum nso: N'ihi na ha bara uba, bú ndi mu na ha nālu ọ̀gù.