ABÙ ỌMA 55:17 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 55:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụtụtụ, ma nʼehihie, ma nʼabalị, ka m sitere nʼoke ihe mgbu, na-akpọku ya ma ọ na-anụkwa olu m.
Kesaa
ABÙ ỌMA 55 BIUABÙ ỌMA 55:17 IGBOB (Bible Nso)
Anyasi, na ututu, na etiti-ehihie, ka m'gātughari uche, su kwa oké ude: Ọ gānu kwa olum.
Kesaa
ABÙ ỌMA 55 IGBOB