Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 54:6 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 54:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Aga m eji onyinye afọ ofufu chụọrọ gị aja; O ONYENWE ANYị, aga m eto aha gị, nʼihi na ọ dị mma.

ABÙ ỌMA 54:6 IGBOB (Bible Nso)

M'gēji onyinye-afọ-ofufo churu Gi àjà: M'gēkele aha-Gi, Jehova, n'ihi na ọ di nma.