ABÙ ỌMA 51:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 51:10 IGBOB (Bible Nso)
Kèrem obi di ọcha, Chineke; Me kwa ka mọ nke nēguzosi ike di ọhu nimem.
Kekọrịta
ABÙ ỌMA 51 IGBOBABÙ ỌMA 51:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kee obi dị ọcha nʼime m, O Chineke, nwogharịa ezi mmụọ nʼime m.
Kekọrịta
ABÙ ỌMA 51 BIU